Esta 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Heman kwukwara, sị: “Esta nwunye eze kpọkwara naanị mụ na eze oriri o mere.+ Ọ gwakwara mụ na eze ka anyị bịa na nke ya echi.+
12 Heman kwukwara, sị: “Esta nwunye eze kpọkwara naanị mụ na eze oriri o mere.+ Ọ gwakwara mụ na eze ka anyị bịa na nke ya echi.+