Esta 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Eze wee si n’ogige ahụ dị n’obí ya laghachi n’ụlọ ahụ ha nọ na-aṅụ mmanya ma hụ na Heman adakwasịla n’elu àkwà* Esta nọ. Eze wee tie, sị: “Ị̀ ga-edinakwa nwunye m n’ike n’ụlọ m?” Ozugbo Eze kwuru ihe a, ndị na-ejere ya ozi bịara kpuchie Heman ihu. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:8 Ṅomie, p. 142 Ụlọ Nche,1/1/2012, p. 273/1/2006, p. 11
8 Eze wee si n’ogige ahụ dị n’obí ya laghachi n’ụlọ ahụ ha nọ na-aṅụ mmanya ma hụ na Heman adakwasịla n’elu àkwà* Esta nọ. Eze wee tie, sị: “Ị̀ ga-edinakwa nwunye m n’ike n’ụlọ m?” Ozugbo Eze kwuru ihe a, ndị na-ejere ya ozi bịara kpuchie Heman ihu.