Esta 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu nweziri ike dee ihe ọ bụla dị unu mma n’aha eze maka ọdịmma ndị Juu. Jirikwanụ mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara, n’ihi na a gaghị agbanweli ihe ọ bụla e dere n’aha eze, nke e jikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa akara.”+
8 Unu nweziri ike dee ihe ọ bụla dị unu mma n’aha eze maka ọdịmma ndị Juu. Jirikwanụ mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara, n’ihi na a gaghị agbanweli ihe ọ bụla e dere n’aha eze, nke e jikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa akara.”+