11 Ihe e dere n’akwụkwọ ozi ahụ bụ na eze enyela ndị Juu bi n’obodo niile ikike izukọ zọọ ndụ ha, ka ha bibie ndị agha nke ndị ọ bụla ma ọ bụ nke ógbè ọ bụla chọrọ ịlụso ha agha, ka ha gbuo ha ma laa ha n’iyi, ma ụmụ nwaanyị ma ụmụntakịrị, ka ha kwakọrọkwa ihe ha.+