Esta 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A ga-eme ka ihe ahụ e dere n’akwụkwọ ahụ bụrụ iwu n’ógbè* niile. A ga-akpọsara ya ndị niile, ka ndị Juu jikere n’ụbọchị ahụ ịlụso ndị iro ha agha.+ Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,3/2016, p. 3
13 A ga-eme ka ihe ahụ e dere n’akwụkwọ ahụ bụrụ iwu n’ógbè* niile. A ga-akpọsara ya ndị niile, ka ndị Juu jikere n’ụbọchị ahụ ịlụso ndị iro ha agha.+