Esta 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị ozi eze, ndị na-agba ịnyịnya e ji ejere eze ozi, gawara ngwa ngwa otú eze kwuru. E tikwara iwu ahụ na Shushan,*+ bụ́ ebe obí eze dị.* Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:14 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,3/2016, p. 3
14 Ndị ozi eze, ndị na-agba ịnyịnya e ji ejere eze ozi, gawara ngwa ngwa otú eze kwuru. E tikwara iwu ahụ na Shushan,*+ bụ́ ebe obí eze dị.*