Esta 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’abalị iri na atọ n’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda,*+ mgbe oge ruru ka e mee ihe eze kwuru na ihe o tiri n’iwu,+ n’ụbọchị ndị iro ndị Juu nọ na-eche ka ha merie ha, egwú dagharịrị, ndị Juu emerie ndị kpọrọ ha asị.+
9 N’abalị iri na atọ n’ọnwa iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda,*+ mgbe oge ruru ka e mee ihe eze kwuru na ihe o tiri n’iwu,+ n’ụbọchị ndị iro ndị Juu nọ na-eche ka ha merie ha, egwú dagharịrị, ndị Juu emerie ndị kpọrọ ha asị.+