Esta 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị Juu zukọrọ n’obodo ha dị iche iche, n’ógbè* niile Eze Ahazuirọs na-achị,+ iji lụso ndị ahụ niile chọrọ ime ha ihe ọjọọ ọgụ. O nweghịkwa onye pụtaliri ịlụso ha ọgụ, n’ihi na mmadụ niile na-atụ ha ụjọ.+
2 Ndị Juu zukọrọ n’obodo ha dị iche iche, n’ógbè* niile Eze Ahazuirọs na-achị,+ iji lụso ndị ahụ niile chọrọ ime ha ihe ọjọọ ọgụ. O nweghịkwa onye pụtaliri ịlụso ha ọgụ, n’ihi na mmadụ niile na-atụ ha ụjọ.+