Esta 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị isi ógbè* niile na ndị setrap+ na ndị gọvanọ na ndị na-arụrụ eze ọrụ nọ na-enyere ndị Juu aka, n’ihi na ụjọ Mọdekaị na-atụ ha.
3 Ndị isi ógbè* niile na ndị setrap+ na ndị gọvanọ na ndị na-arụrụ eze ọrụ nọ na-enyere ndị Juu aka, n’ihi na ụjọ Mọdekaị na-atụ ha.