Esta 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mọdekaị bụzi nnukwu mmadụ+ n’ụlọ* eze. Ọ na-edekwa ude n’ógbè* niile, n’ihi na ka chi na-abọ, ka ọ na-esikwu ike n’ọchịchị.
4 Mọdekaị bụzi nnukwu mmadụ+ n’ụlọ* eze. Ọ na-edekwa ude n’ógbè* niile, n’ihi na ka chi na-abọ, ka ọ na-esikwu ike n’ọchịchị.