12 Eze wee gwa Esta nwunye ya, sị: “Ndị Juu egbuola narị mmadụ ise (500) na Shushan, bụ́ ebe obí eze dị, gbuokwa ụmụ iri Heman. Gịnị ka ha mere n’ógbè ndị ọzọ eze na-achị?+ Gịnịkwa ka ị na-arịọ? M ga-emere gị ya. Gịnịkwa ka ị chọkwuru ka m meere gị? M ga-emere gị ya.”