Esta 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Esta wee sị: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ nye ndị Juu nọ na Shushan* ikike ka ha mekwuo ihe iwu kwuru ha mere taa echi.+ Ka a kwụwakwa ụmụ iri Heman n’elu osisi.”+
13 Esta wee sị: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ nye ndị Juu nọ na Shushan* ikike ka ha mekwuo ihe iwu kwuru ha mere taa echi.+ Ka a kwụwakwa ụmụ iri Heman n’elu osisi.”+