Esta 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị Juu bi na Shushan* wee zukọta n’abalị iri na anọ n’ọnwa Eda+ gbuo narị mmadụ atọ (300) na Shushan.* Ma ha akwakọrọghị ngwongwo ha. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:15 Ụlọ Nche,3/1/2006, p. 11
15 Ndị Juu bi na Shushan* wee zukọta n’abalị iri na anọ n’ọnwa Eda+ gbuo narị mmadụ atọ (300) na Shushan.* Ma ha akwakọrọghị ngwongwo ha.