-
Esta 9:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ihe a mere n’abalị iri na atọ n’ọnwa Eda. Ha zukwara ike n’abalị iri na anọ, jirikwa ụbọchị ahụ mere ụbọchị oriri na ụbọchị ịṅụrị ọṅụ.
-