-
Esta 9:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ndị ahụ ka ndị Juu zuuru ndị iro ha ike. Ọ bụkwa n’ọnwa ahụ ka e mere ka ákwá ha na-ebe bụrụzie ọṅụ, meekwa ka ụbọchị ha na-eru uju+ bụrụzie ụbọchị ikpori ndụ. Ha ga na-eji ụbọchị ndị ahụ na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị. Ha ga-ejikwa ha na-enyerịta ibe ha nri, na-enyekwa ndị ogbenye onyinye.
-