Esta 9:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mọdekaị zigaara ndị Juu niile bi n’otu narị ógbè* na iri abụọ na asaa (127),+ ebe Ahazuirọs na-achị,+ akwụkwọ ozi e dere ihe ndị na-emeda mmadụ obi na ihe ndị bụ́ eziokwu.
30 Mọdekaị zigaara ndị Juu niile bi n’otu narị ógbè* na iri abụọ na asaa (127),+ ebe Ahazuirọs na-achị,+ akwụkwọ ozi e dere ihe ndị na-emeda mmadụ obi na ihe ndị bụ́ eziokwu.