Esta 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụ Mọdekaị onye Juu na-esote Eze Ahazuirọs n’ọkwá. Ọ bụkwa nnukwu mmadụ n’anya ndị Juu.* Ụmụnne ya niile na-akwanyekwara ya ùgwù. Ọ na-arụkwara ndị ya ihe na-abara ha uru, na-achọkwa ọdịmma ụmụ ha niile.*
3 Ọ bụ Mọdekaị onye Juu na-esote Eze Ahazuirọs n’ọkwá. Ọ bụkwa nnukwu mmadụ n’anya ndị Juu.* Ụmụnne ya niile na-akwanyekwara ya ùgwù. Ọ na-arụkwara ndị ya ihe na-abara ha uru, na-achọkwa ọdịmma ụmụ ha niile.*