Job 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova sịziri Setan: “Lee, ihe niile o nwere dị gị n’aka. Ma, emetụla yanwa aka.” Setan wee si n’ihu Jehova pụọ.+
12 Jehova sịziri Setan: “Lee, ihe niile o nwere dị gị n’aka. Ma, emetụla yanwa aka.” Setan wee si n’ihu Jehova pụọ.+