Job 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, onye ọzọ bịara, sị: “Ndị Kaldia+ kere onwe ha ụzọ atọ bịa chịkọrọ kamel gị, ha jikwa mma agha gbuo ndị na-ejere gị ozi. Ọ bụ naanị m gbapụtara ka m kọọrọ gị ihe merenụ.”
17 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, onye ọzọ bịara, sị: “Ndị Kaldia+ kere onwe ha ụzọ atọ bịa chịkọrọ kamel gị, ha jikwa mma agha gbuo ndị na-ejere gị ozi. Ọ bụ naanị m gbapụtara ka m kọọrọ gị ihe merenụ.”