Job 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị enyi Job atọ nụrụ ihe ọjọọ niile mere ya. Onye ọ bụla n’ime ha wee si n’obodo ya bịa. Aha ha bụ Elifaz+ onye Timan, Bildad+ onye Shua,+ na Zofa+ onye Neama.* Ha kwuru ka ha zukọta soro gaa sị Job ndo ma kasie ya obi.
11 Ndị enyi Job atọ nụrụ ihe ọjọọ niile mere ya. Onye ọ bụla n’ime ha wee si n’obodo ya bịa. Aha ha bụ Elifaz+ onye Timan, Bildad+ onye Shua,+ na Zofa+ onye Neama.* Ha kwuru ka ha zukọta soro gaa sị Job ndo ma kasie ya obi.