Job 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe ha nọ n’ebe dị anya hụ ya, ha amataghị na ọ bụ ya. Ha bewere ákwá mgbe ha matara na ọ bụ ya, na-ebesi ya ike. Ha dọwara uwe ha, kpolie uzuzu elu, wụsakwa ya n’isi ha.+
12 Mgbe ha nọ n’ebe dị anya hụ ya, ha amataghị na ọ bụ ya. Ha bewere ákwá mgbe ha matara na ọ bụ ya, na-ebesi ya ike. Ha dọwara uwe ha, kpolie uzuzu elu, wụsakwa ya n’isi ha.+