-
Job 3:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ka kpakpando nke pụtara mgbe chi malitere iji n’abalị ahụ gbaa ọchịchịrị.
Ka o chere ìhè, ma ka ìhè ghara ịdị,
Ka ọ gharakwa ịhụ ìhè na-apụta ma chi bọwa.
-