Job 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na m na-ama ọsụ kama iri ihe.+ Ude m na-asụ+ dị ka ebe mmiri na-agba n’akwụsịghị akwụsị.