Job 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Biko, kpọọ òkù. È nwere onye na-aza gị? Ònye n’ime ndị nsọ* ka ị ga-akpọ ka o nyere gị aka?