Job 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 A ga-echebe gị ka a ghara ịgwa gị okwu ọjọọ,+Ị gaghịkwa atụ egwu mgbe a na-ebibi ndị mmadụ.