Job 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na akụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile agbatala m,Nsí si n’akụ́ ndị ahụ na-abanyekwa m n’ime ahụ́.+ Ọgụ Chineke na-alụso m emeela ka ụjọ zuo m ahụ́.
4 N’ihi na akụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile agbatala m,Nsí si n’akụ́ ndị ahụ na-abanyekwa m n’ime ahụ́.+ Ọgụ Chineke na-alụso m emeela ka ụjọ zuo m ahụ́.