Job 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na nke ahụ ga-akasidị m obi. M ga-amali elu ṅụrịa ọṅụ n’agbanyeghị na ahụ́ na-egbusi m mgbu ike,N’ihi na eledatụbeghị m ihe Onye Nsọ kwuru anya.+
10 N’ihi na nke ahụ ga-akasidị m obi. M ga-amali elu ṅụrịa ọṅụ n’agbanyeghị na ahụ́ na-egbusi m mgbu ike,N’ihi na eledatụbeghị m ihe Onye Nsọ kwuru anya.+