Job 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ọ̀ bụ na ndụ mmadụ efu bi n’ụwa adịghị ka ebe a manyere mmadụ ịrụ ọrụ ike? Ọ̀ bụ na ọ naghị ebi ndụ kwa ụbọchị ka onye ọrụ e goro ego?+ Job Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:1 Ụlọ Nche,3/15/2006, p. 14
7 “Ọ̀ bụ na ndụ mmadụ efu bi n’ụwa adịghị ka ebe a manyere mmadụ ịrụ ọrụ ike? Ọ̀ bụ na ọ naghị ebi ndụ kwa ụbọchị ka onye ọrụ e goro ego?+