Job 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ọ ka bụ ụnyaahụ ka a mụrụ anyị, e nweghịkwa ihe anyị ma,N’ihi na anyị anaghị adịte ndụ aka.*
9 N’ihi na ọ ka bụ ụnyaahụ ka a mụrụ anyị, e nweghịkwa ihe anyị ma,N’ihi na anyị anaghị adịte ndụ aka.*