Job 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma mgbe a ga-efopụ ya n’ebe ọ dị,Ebe ahụ ga-agọnahụ ya, sị, ‘Ahụtụbeghị m gị.’+