Job 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụrụ na ọ bụ mụnwa bụ onye aka ya dị ọcha, ọnụ m ga-ama m ikpe. Ọ bụrụgodị na e nweghị ihe a ga-eji taa m ụta,* ọ ga-asị na ikpe mara m.*
20 Ọ bụrụ na ọ bụ mụnwa bụ onye aka ya dị ọcha, ọnụ m ga-ama m ikpe. Ọ bụrụgodị na e nweghị ihe a ga-eji taa m ụta,* ọ ga-asị na ikpe mara m.*