-
Job 9:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ọ bụrụ na idei mmiri egbuo ndị mmadụ na mberede,
Ọ ga-achị ndị aka ha dị ọcha ọchị na ha enweghị ike ịzọ onwe ha ndụ.