Job 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Gịnịzi mere i ji si n’akpa nwa nne m kupụta m?+ Ọ gaara akara m mma na m nwụrụ tupu onye ọ bụla ahụ m anya.
18 Gịnịzi mere i ji si n’akpa nwa nne m kupụta m?+ Ọ gaara akara m mma na m nwụrụ tupu onye ọ bụla ahụ m anya.