Job 14:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụ na e kpebiela ụbọchị ole ọ ga-adị ndụ,Ọnwa ole ọ ga-adị ndụ dị gị n’aka. I kpebiela oge ọ ga-anọru ka ọ ghara ịgafe ya.+
5 Ọ bụrụ na e kpebiela ụbọchị ole ọ ga-adị ndụ,Ọnwa ole ọ ga-adị ndụ dị gị n’aka. I kpebiela oge ọ ga-anọru ka ọ ghara ịgafe ya.+