Job 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ntị ya na-anụ ụda na-emenye ụjọ.+ N’oge udo, ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ na-abịa na nke ya.