Job 15:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ọ gaghị esi n’ọchịchịrị pụta. Ire ọkụ ga-eme ka ome ya* kpọnwụọ,Ikuku nke si n’ọnụ Chineke* ga-eburu ya bufuo.+
30 Ọ gaghị esi n’ọchịchịrị pụta. Ire ọkụ ga-eme ka ome ya* kpọnwụọ,Ikuku nke si n’ọnụ Chineke* ga-eburu ya bufuo.+