Job 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O ji iwe ya dọrisie m, ọ na-ebukwara m iwe n’obi.+ Ọ na-ata ikikere ezé n’ihi iwe ọ na-ewesa m. Onye iro m na-ele m anya ọjọọ.+
9 O ji iwe ya dọrisie m, ọ na-ebukwara m iwe n’obi.+ Ọ na-ata ikikere ezé n’ihi iwe ọ na-ewesa m. Onye iro m na-ele m anya ọjọọ.+