Job 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M tụsaara ahụ́, ma ọ kụriri m.+ O jidere m n’azụ olu m gwerie m. O lekwasịrị m anya ka ọ taa m ahụhụ.
12 M tụsaara ahụ́, ma ọ kụriri m.+ O jidere m n’azụ olu m gwerie m. O lekwasịrị m anya ka ọ taa m ahụhụ.