Job 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M na-akpọ onye na-ejere m ozi òkù, ma ọ naghị aza m. Eji m ọnụ m na-arịọ ya ka o metere m ebere.*