Job 19:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ezigbo ndị enyi m niile kpọrọ m asị,+Ndị m hụrụ n’anya bụzi ndị iro m.+