Job 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Na mkpu ọṅụ ndị ajọ omume na-eti anaghị adịte aka,Nakwa na ọ bụ naanị obere oge ka onye na-anaghị asọpụrụ Chineke* na-aṅụrị ọṅụ.+
5 Na mkpu ọṅụ ndị ajọ omume na-eti anaghị adịte aka,Nakwa na ọ bụ naanị obere oge ka onye na-anaghị asọpụrụ Chineke* na-aṅụrị ọṅụ.+