Job 23:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Akwụsịghị m idebe iwu si ya n’ọnụ. Eji m ihe ndị o kwuru kpọrọ ihe+ karịadị otú a chọrọ ka m mee.