Job 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmadụ na-ewela ihe e ji kpaa ókè azụ.+ Ha na-ezuru ìgwè ewu na atụrụ ma duru ha gaa n’ebe anụmanụ ha na-ata ahịhịa.
2 Ndị mmadụ na-ewela ihe e ji kpaa ókè azụ.+ Ha na-ezuru ìgwè ewu na atụrụ ma duru ha gaa n’ebe anụmanụ ha na-ata ahịhịa.