Job 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Onye na-akwa iko na-eche ka mgbede ruo,+ Na-asị, ‘E nweghị onye ga-ahụ m.’+ Ọ na-ekpuchikwa ihu ya.
15 Onye na-akwa iko na-eche ka mgbede ruo,+ Na-asị, ‘E nweghị onye ga-ahụ m.’+ Ọ na-ekpuchikwa ihu ya.