Job 27:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụ ihe a ka onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke.+ Ọ bụ ihe ndị aka ike ga-eketa n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.
13 Ọ bụ ihe a ka onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke.+ Ọ bụ ihe ndị aka ike ga-eketa n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.