Job 27:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụrụ na ụmụ ya adị ọtụtụ, a ga-eji mma agha gbuo ha,+Ụmụ ụmụ ya agaghịkwa enwe nri ga-ezuru ha.