Job 29:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M yi ezi omume ka uwe. Ikpe ziri ezi bụụrụ m uwe elu* na ákwà m na-eke n’isi.