Job 29:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha na-atụ anya m otú e si atụ anya mmiri ozuzo. Ha na-atụsi anya ike ịnụ ihe m ga-ekwu otú mmadụ si atụsi anya ụla mmiri ike.+
23 Ha na-atụ anya m otú e si atụ anya mmiri ozuzo. Ha na-atụsi anya ike ịnụ ihe m ga-ekwu otú mmadụ si atụsi anya ụla mmiri ike.+