Job 29:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M na-enye ha ntụziaka ka onyeisi ha. M bi ka eze ndị agha ya gbara gburugburu,+Ka onye na-akasi ndị na-eru uju obi.+
25 M na-enye ha ntụziaka ka onyeisi ha. M bi ka eze ndị agha ya gbara gburugburu,+Ka onye na-akasi ndị na-eru uju obi.+