Job 30:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 M na-agagharị, ma obi adịghị m mma.+ Anaghị m ahụ ìhè anyanwụ. N’ebe ndị mmadụ zukọrọ, m na-ebili bee ákwá ka e nyere m aka.
28 M na-agagharị, ma obi adịghị m mma.+ Anaghị m ahụ ìhè anyanwụ. N’ebe ndị mmadụ zukọrọ, m na-ebili bee ákwá ka e nyere m aka.